mkpotu - phyno lyrics
[pre*chorus: phyno]
nwanne onye bia ilesigi akpawa
si a hommie that’s a no no
i na formu badder ha ga likpwa gi ka aticha
little hommie that’s a no no
crew all black
onye no the place
now im looking like the po po
emesia anyi ga ewe
emesia anyi ga ewe
nwanne uwa e here
[chorus: phyno]
anyi ga eme ezigbo mkpotu
anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
anyi ga eme ezigbo mkpotu
anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
heh
anyi ga eme ezigbo mkpotu
anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
hеh
anyi ga eme ezigbo mkpotu
anyi ga, anyi ga, еme ezigbo mkpotu
heh
[verse 1: phyno]
f*ck boy
tough boy
she dey looking at me
when im getting money
busy stunting all these f*ck boys
iga beat in all these lunch boy
every year im on this cupboard
boysi na kwutosi
men ana kupkoli
nwanne parki well make i hear word
n*ggers be talking about you
im really all that
mgbe i gbagam na aja
manu na i must to bounce back
i dey hustle for money
why n*ggers be acting funny
and every record that i made
i just wanna top that
loooo
ha ga eyekwa gi oso
okwa m gbido unu asi na mbwaka ozo
maka iyalugodu puta
ha ga gbakpa gi oto
ko di mu
ha ga dakwa gi ibo
[pre*chorus: phyno]
nwanne onye bia ilesigi akpawa
si a hommie that’s a no no
i na formu badder ha ga likpwa gi ka aticha
little hommie that’s a no no
crew all black
onye no the place
now im looking like the po po
emesia anyi ga ewe
emesia anyi ga ewe
nwanne uwa e here
[chorus: phyno]
anyi ga eme ezigbo mkpotu
anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
anyi ga eme ezigbo mkpotu
anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
heh
anyi ga eme ezigbo mkpotu
anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
heh
anyi ga eme ezigbo mkpotu
anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
heh
[verse 2: zoro]
nekwa ndi kpogbulu na o fulu efu
now welcome me back
ka mabu sweetheart gi fulu efu
nti am di bad ka ukuku kulu eku
unu bule ebulu
di soft ka ube lule ule
na treatelamu bad ka onye na se ogbelebu typhoid
ndi jolumu njo na dashizie mu ipod
hajolomunu anwuzina the shipi ga toro
maka m gote mmanya wuru
now am the sh*t ka cardboard
uwa nine na mfulu na imo
phyno no nu, mna kuzi na limo
mna zu ka casino
nna na o gbuniego kibwilo
nogilim head i go bu ilo
mana o gwakalam mgbe mne le bread
yo form ma na villo
respect
never disrespect my conglomerate
my flow stays articulate
mana mu na nmadu aburo mate
hustlem awelu weight
yemu ego or anyi me mkpotu ko bu
ndi*ori na ku uzo na gate
[pre*chorus: phyno]
nwanne onye bia ilesigi akpawa
si a hommie that’s a no no
i na formu badder ha ga likpwa gi ka aticha
little hommie that’s a no no
crew all black
onye no the place
now im looking like the po po
emesia anyi ga ewe
emesia anyi ga ewe
nwanne uwa e here
[chorus: phyno]
anyi ga eme ezigbo mkpotu
anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
anyi ga eme ezigbo mkpotu
anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
heh
anyi ga eme ezigbo mkpotu
anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
heh
anyi ga eme ezigbo mkpotu
anyi ga, anyi ga, eme ezigbo mkpotu
heh
[verse 3: tidinz]
i am not the one you wanna f*ck with
if you ever run with faties
one day make chukwu di ime
i am on another kind of level
nwanne gwa these rappers ka afo ime
ono unu ma ihe na zu na afia
maka isi na ibu anumanu
ye mesikacha bullsh*t
a na ko nene, nwanne ina ko na ana
nokata buli okpa na ana
just to nyesam the real sh*t
nwanne i hapu garri na mazi owo (yo owo)
ineme promo (promo)
anyi nata money
ha nata korosi ji mu ugwo
nwanne odikwa i na gbwe ogu
agilim watch mana aweromu time
i’m doing fine
agboki nolu ogbe i was meant to send left behind (pooo)
Random Song Lyrics :
- run this shit - bbno$ lyrics
- no te quites - auudi lyrics
- warm on a cold night (the lonely players club) - honne lyrics
- keno je toke - raj barman lyrics
- meglio morire che perdere te - caterina caselli lyrics
- tree - gungor lyrics
- disjointed - saarangutan lyrics
- no matter where you come from - dub inc lyrics
- words warm like a sweater - mario william vitale lyrics
- at least i'm not brett keane - lazyj (yt) lyrics