doings - flavour n'abania lyrics
eeh nwanne if it’s a hit aka anyi dia
who no know go know na mehn donye iru n’iga amaa
obodo edelu jim*jim
enwepute cash añaa na*enu
maka na onye na*ekwero ga*ekwee
a nwee gwazie gị na ọ na*eme
nwanne ife na*ebe ka na*ebee
i fugo na doings get levels
ndi agaba (lee lee *** ahaa)
mehn i makwa emee (ahaa)
a babe i makwa eme (ahaa)
guy ijeko oleee (ahaa)
i ma n’ife edele*ede (ahaa)
na ọbụ ife enyele*enye o (ahaa)
na street omеle eme (ahaa)
i fugo na doings gеt level
ebube agụ na*eche nu agu eeee
okilikili ka agba ukwu ose
enyi i ga alaiki anyi ooo
(iga alaiki anyi ooo)
nwanne i makwa ka anyi si kwadoo
you cannot stop a moving train oo
m bunye gi ya i ga alaiki anyi ooo
(i ga alaiki anyi ooo)
the girl si na ma ada anyu*anyu
mana ọ bụ maka n’ọda agba mmili
ilie my money ebele adilia
ana m anụ ifeee
i mana ifu doings i ga*agbakaa
k’ida afụ ụzọ i nara anụ ifee
iyokoo doings get levels ooo
(i fugo na doings get level)
ndi agaba (lee lee abaaa)
mehn i makwa emee (abaa)
a babe i makwa emee (abaa)
guy ijeko oleee (abaa)
i ma n’ife edele*edee (abaa)
no be ife enyele*enye oo (abaa)
na street ọ mele*eme (abaa)
i fugo na doings get level
boys a na*ama aka
open up gosi ya your babe
si ya som na awa*awa
mu na gi ada agba mgba
nwa ọ bialu ije ya ana*ana
edoko buleebu na toscana na akuzi ka carpenter
afụ dimkpa afu ogologo iru ya
na nwoke bute ike
na umu nwa ga afunata isi a
the boys libe ife na ndi egwu ga akpọnata ụbọ
emesia akpọluo ụnọ
na ofe m nwa ga atọnata ụtọ
asi m na ọ ya atọnata ụtọ (ibeee)
jugodi akuku ite
na e nwekwaa levels to this
ekenee kenee chukwu na hustle e mechaa pụta ife
e nwee ife di iche from égbé na égbè
na onye ji egbe na*agba égbé
and onye ji ego febe*ego
onye ji egbe agbawa egbe
guy kilibe doings (eeee)
just negodu doings (eeeee)
udi ife a na*eme na movies (eeee)
fa ncha socha na doings (eeee)
asa i na anwulu na doings
okwa ntụọ ọkpọnwa m zubis
the convoy that we move in
fa ncha socha na doings
the girl si na ma adi anyu*anyu
mana ọ bụ maka n’ọda agba mmili
ilie my money ebele adilia
ana m anụ ifeee
i mana ifu doings i ga*agbakaa
k’ida afụ ụzọ i nara anụ ifee
iyokoo doings get levels ooo
i fugo na doings get levels
kedụ ife i na ata jiri anyi okwu…
i fugo na doings get levels
kedu ife i na ata jiri anyị anyaa
i fugo na doings get levels
nwanne i ga emenwu ife anyi na*emee
i fugo na doings get levels
i mazikwa na*ekelu ọlụ ekee
i fugo na doings get levels
yahaaa
who no know go know
na men donye itu n’iga ama
obodo edelu jim*jim
enwepute cash añaa na*enu
maka na onye na*ekwero ga*ekwee
a nwee gwazie gị na ọ na*eme
nwanne ife na*ebe ka na*ebee
i fu go na doings get levels
ndi agaba
Random Song Lyrics :
- skull *unreleased* - kai angel lyrics
- heartbreak - burning embers lyrics
- lo que me hace ser quien soy - emmanuel night lyrics
- weak heart (don palm remix) - zara larsson lyrics
- swinging on a star - john lithgow lyrics
- mar del plata - nada es real lyrics
- agasan - william babe lyrics
- sxuls xf light - sc444ryboy lyrics
- stále mám co říct - rupin lyrics
- nachtbraker - nadagen lyrics