asaba massacre - elveektor lyrics
anyị na ekpelu chukwu na asaba
soldiers pụta zie wee surround zie our church
ife anyị na ayọ chukwu buzi ike na amara
ka anyi chezo massacre ndị asi a kpọrọ war

conel baby k!llers
awon raping women
major happy trigger
k!ll them all they’re unbelievers
ikuku ọjọọ bido on the 5th
ogbe*osowa bu on the 8th
october 1967 wee ruzie na 68
st patrick college
i am paying homage
ebee eniru ụmụ oké kalu obi wee nwee the courage
october 9 na jọn holt
agbalu men na kpọ kpo
nwanne army banye onitsha ọ ga abụ kwa f*ck up
one nigeria ná akwa ọcha nwanne ikwara onwe gị na ndụ
gbuo my people na anya ocha ebe ana achọzi nzeogwu
leave nigeria to aniocha ndia nuwa eji dem na ankle
gbajie the bridge ma mgafete
anyị na ekpelu chukwu na asaba
soldiers pụta zie wee surround zie our church
ife anyị na ayọ chukwu buzi ike na amara
ka anyi chezo massacre ndị asi a kpọrọ war
ị ga asị na ọ propaganda
after all elveektor nwelu ike idi na ese ganja
agwa go m unu many times aburo m a rapper
ogbu bu the gospel since when you dey rap for panda
i bring your consciousness to reality your stunt bu chanfer
ife obula ina eme nwanne biko use your kafa
osadebe gulu egwú wee si ndi igbo ebezina
ife mee na asaba mere m dokaa 20 naira
nwanne i’m feeling down
anyị na ekpelu chukwu na asaba
soldiers pụta zie wee surround zie our church
ife anyị na ayọ chukwu buzi ike na amara
ka anyi chezo massacre ndị asi a kpọrọ war
anyị na ekpelu chukwu na asaba
soldiers pụta zie wee surround zie our church
ife anyị na ayọ chukwu buzi ike na amara
ka anyi chezo massacre ndị asi a kpọrọ war
one nigeria ná akwa ọcha nwanne ikwara onwe gị na ndụ
gbuo my people na anya ocha ebe ana achọzi nzeogwu
leave nigeria to aniocha ndia nuwa eji dem na ankle
gbajie the bridge ma mu gafete
anyị na ekpelu chukwu na asaba
soldiers pụta zie wee surround zie our church
ife anyị na ayọ chukwu buzi ike na amara
ka anyi chezo massacre ndị asi a kpọrọ war
Random Song Lyrics :
- smokers in love - the lucksmiths lyrics
- i'm out of my mind - loving caliber lyrics
- here 4 u - alison wonderland & blessus lyrics
- laranja - maria gadú lyrics
- arcane ride - elane lyrics
- omoide no sukima - ikimono gakari lyrics
- antiprimăvară - tudor gheorghe lyrics
- pilule - m le maudit lyrics
- candy paint - alyssa reid lyrics
- ты скучала (you missed me) - noa (kaiesther) lyrics