gozie - doniyk lyrics
[intro]
(it’s fizzybeat)
doniyk onye guy
one time
(x1 on the mix)
[pre*chorus]
oluwa make our hustle pay
ka anyị kpata ego ka dangote
oluwa make our hustle pay
make our hustle pay make our hustle pay huh
oluwa make our hustle pay (hustle pay)
ka anyị kpata ego ka dangote (dangote)
oluwa make our hustle pay
make our hustle pay make our hustle pay
[chorus]
oluwa gozie onoo
oluwa gozie onoo
chaị gozie ndị nke gị o (oluwa oluwa)
oluwa gozie onoo
oluwa gozie onoo
chaị gozie ndị nke gị o
[verse 1]
huh huh
oluwa nye nụ m oke m
ndị ilo na achọ irichezi okwe m
ọkwa nanị gị bụ hope m
without you lord mma n cope*wu
ha ọkwa sọ gị ka m ma (ha)
ịme my lifе ọdị sharp ka mma (na so)
na only you wey be my father
oya showеr your blessings make boys dey gather (make boys dey gather)
nwanne it’s not funny, life is a journey
everyday we dey pray make we jam money
ka anyi bute ike, kpọlu m chibuike
make we go chop life n’ụwa siri ike
ọkwa ego na akparị boys (eeyye)
i jide ego ị na e make*ị noise
we dey work we dey pray everyday for your grace oluwa chetezie boys
[chorus]
oluwa gozie onoo
oluwa gozie onoo (oluwa gozie)
chaị gozie ndị nke gị o (oluwa oluwa oluwa)
oluwa gozie onoo
oluwa gozie onoo (oluwa gozie)
chaị gozie ndị nke gị o (oluwa oluwa oluwa)
[verse 2]
check this out
if your sleeping nwanne tete na*ụla
i want to make money like otedola
everyday anyị ga na atachi on a regular
gozie anyị maka ndị guys na eme ọfụma
ha baba god bless us (bless us)
bad belle people just want to test us (test us)
when i dey play, they want to press pause
but me i dey pray, make i dey get joy (make i dey get joy)
ọgbajụ o dọlụ, mụa ga atọlụ
gbakwụlụ oluwa, ọ hazie m ọlụ
nke mụ amarọ, ọ kuzie m ọlụ
baba god ọkwa gị ka mụ na anyọ nụ
i jide ego i rie ihe gụrụ gị (eeyye)
goru benz nye nne mụrụ gị (nne mụrụ gị)
lord i wan chop life gozie mụ na my guys sọ sọ ihe ndị a ka anyị na ayọzi gị huh
[chorus]
oluwa gozie onoo
oluwa gozie onoo (oluwa gozie)
chaị gozie ndị nke gị o (oluwa oluwa oluwa)
oluwa gozie onoo
oluwa gozie onoo (oluwa gozie)
chaị gozie ndị nke gị o (oluwa oluwa oluwa)
check this out
oluwa gozie onoo
oluwa gozie onoo (oluwa gozie)
chaị gozie ndị nke gị o (oluwa oluwa oluwa)
oluwa gozie onoo
oluwa gozie onoo (oluwa gozie)
chaị gozie ndị nke gị o (oluwa oluwa oluwa)
check this out
[bridge]
oya everybody gbese gbese
nwanne ọgịnị na ese na ese
huh kamakwa m ga e lose, anyị eje gba pe pe
oya everybody gbese gbese
nwanne ọgịnị na ese na ese
huh kamakwa m ga e lose, anyị eje gba pe pe huh
[outro]
yo huh
oluwa gozie ndị nke gị
oluwa gozie ndị nke gị huh
doniyk onye guy
oya give them
oluwa gozie
oluwa gozie
gozie nụ ndị nke gị o (oluwa oluwa)
oluwa gozie
oluwa gozie
(x1 on the mix)
oluwa gozie
go*gozie nụ ndị nke gị o (oluwa oluwa oluwa)
Random Song Lyrics :
- red & green - jpnsgrls lyrics
- nothing but you - leaving austin lyrics
- hating on a man - rich kjt lyrics
- orla want for christmas is you - orla gartland lyrics
- born this way (chew fu born to fix remix) - lady gaga lyrics
- all you tell me - zabbai lyrics
- rip - cabin boy jumped ship lyrics
- chest hair - sitting on stacy lyrics
- love story - alex & vladi lyrics
- yes i am - heritage singers lyrics