okalumu mma - 2weird lyrics
iyaaa taaa
it’s com short..
com short tunez
okalum mma na my nodule onwem dan nam nwe enyi nwoke na egbu mu egbu
okalum mma na mu nodulu onwe mu
nodulu onwe mu
okalum mma na mu nodulu onwe mu dan nam nwe enyi nwoke na egbu mu egbu
okalum mma na mu nodulu onwe mu
nodulu onwe mu
okalu mu mma na mu nodulu onwe mu dan nam nwe enyi nwaanyi ga egbu mu egbu
okalum mma na mu nodulu onwe mu
nodulu onwe mu
nodulu onwe mu
okakwara mu mma nam noduru onwe mu
mfu nwere m laa
aguu aman gbum
okakwara m mma na mu no on a low key than na ino high key nwee nweta pressure bp
but u know na afa onwuite aburo my portion
am in my vibing mode odi ka love potion
odi contagious igee m nti oga efekwa gi
hallelujah to the lord oya bu chi gi
and u will never lack ma itukwasi ya obi gi (mba)
ekwensu na agba na efu
ogbasikwa yanwa ga (akuja)
joy comes in the morning mgbe afu ikwusi mourning
onwezi ike mgbe ahu ifum ikaa mu na m nozi man balling (beep)
okalum mma na mu nodulu onwem dan nam nwe enyi nwoke na egbu mu egbu
okalum mma na mu nodulu onwe mu
nodulu onwe mu
okalum mma na mu nodulu onwe mu dan nam nwe enyi nwaanyi na egbu mu egbu
okalum mma na mu nodulu onwe mu
nodulu onwe mu nodulu onwe mu
ona eko mu many mugu mama i have to paa cool (paa cool)
ufodu ndi oyim gbakwaramu boot
asam siri fa nam bu a looser
okoo mu soruzia ndi mmadu wabakwa(wabazia)
i can’t relate aghotahom oo etua ka asi eme nya bu ife
somebody kwukwara ya na okwa owu saa gi mgbe ahu imaru ife
am learning all the lessons anam enwetakwa blessings
amam na oga eru my turn some day mkwusi stressing
enwerum idea it’s worth a billion dollar
(worth a billion dollar)
the asa makwa na abu billionaire buru a billion papa
mana ochenwuro the time so owaa
i gotta move on adarom akokwa udiri akuko a
(chaa chaa)
okalum mma na mu nodulu onwe mu dan na mu nwe enyi nwoke na egbu mu egbu
okalum mma na mu nodulu onwe mu
nodulu onwe mu
okalum mma na mu nodulu onwe mu dan na mu nwe enyi nwaanyi ga egbum egbu
okalum mma na mu nodulu onwe mu
nodulu onwe mu
nodulu onwe mu
okalum mma na mu nodulu onwe mu
okalum mma na mu nodulu onwe mu
Random Song Lyrics :
- the simple life - cast - sofia the first lyrics
- white famous - elvi$ lyrics
- melodías imposibles - mamá ladilla lyrics
- não dá - lil skill & duchan silva lyrics
- history - shiggz lyrics
- lo voglio piccolo - drupi lyrics
- funk it up - king & prince lyrics
- golden train - radio edit - penguin prison lyrics
- hay day - matthew allen lyrics
- ont' love em - njay lyrics